Darling of Nollywood Queen Nwokoye Praises Igbo Language Preservation and Cultural Festival Initiative – Africa Business and News World – africabusines

Africa Business and News World

Darling of Nollywood Queen Nwokoye Praises Igbo Language Preservation and Cultural Festival Initiative

The new Igbo Language and Cultural Festival continues to win praises from the Igbo world. To date more than 39,000 Facebook fans have liked the Igbo Language preservation idea and some have sent us communication praising the noble idea. In an exclusive interview granted to Africa Business World, Queen Nwokoye told Okechukwu Oranika that this is a wonderful idea and she praised the efforts of Ndigbo in Diaspora for coming up with this great and wonderful idea. The beautiful Queen Nwokoye often referred to as “The Darling of Nollywood” told Okechukwu Oranika that she would like to come to Baltimore this August 5-7th to grace the event being organized by the Igbo Council of Traditional Title Holders USA  (ICOTTH USA)  in Partnership with Africa Business World, (ABW). In the meantime messages in support of the Igbo Language and World Igbo Cultural Festival are received on daily basis by Africa Business World
Multi-Talented Nollywood Super Actress Queen Nwokoye.   Queen-Nwokoye-1
The full Exclusive Interview with Queen Nwokoye will be published on Africa Business World next week . Do not miss this interview, hear Queen’s exciting new Igbo Language initiatives.
Below are some commentaries from Ndigbo from all parts of the world received by Africa Business World.
N’olu Igbo
Ndibe anyi Ndeewo nu, obu m bu Mazi Okechukwu Oranika na ebutere unu akuko nke a. Emume nke ndi ICOTTH USA na Africa Business World na akwadobe bu Omenala maka ibulite n’ikwado assusu Igbo na aga nihu nke oma. Ndi Igbo nile no na akuku uwa nile siri na obi di ha uto nke ukwu make emume nkea ana akwado na onwa August ise rue isaa na Coppin State University nke di na Baltimore Maryland USA. Anyi nwetare ozi na adaoma omalicha nwa Ndigbo aha ya bu Queen Nwokoye gwara Mazi Okechukwu Oranika na ochoro ibia nonyere anyi na oge emume nkea. Queen kwuru okwu nkea noge ya na Mazi Oranika kpara nkata. Africa Business World kwuru na Ihe nile ha kwuru no oge ha gbara izu nkea, na ha ga ebupute akuko ahu na Africa Business World n’oge eteghi aka. Gbaa mbo ka ifu ihe Queen Nwokoye (Darling of Nollywood) kwuru maka olu ha na alu na Nollywood gbasara asusu na omanala Igbo. Lezie nu anya na okpuru ozi nkea ka iguputa ihe Ndigbo no n’obodo nile kwuru maka emume Mbulite na ikwado asusu na omenala Igbo. Ndibeanyi ogwu nu ka okwu ha m  ka Chukwu huru Ndi Igbo na anya n’onyere unu nile taa ma mgbe ebighi ebi. Ndi beanyi ka odi nu mbochi nta ka achua ya na owerre nchi obulu ilu bulu kwa okwu
xxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxxx
Few of the many messages received by Africa Business World about the Igbo Language Preservation and Cultural Festival USA 2016
Shuaibu AlfaXcellent idea b’cos Igbo language is being threatened with extinction. Many Ibo boys and girls no dey fit speak the language now. Na soso pidgin english. As long as dem fit sell market, chikena!

Martin Attama Obu nani n’ asusu Igbo ka na aweta yabu edemede?
Anyama Chisom Anyama Chisom Kee ihe mere iji dee ya n’igbo ma dee kwa ya na-asusu bekee? O bu di aguwa adighi nko, k’ o bu okpuisi amaghi akpu?
Julian Mason Julian Mason Great. Thanks so much.
Ogechi Jeremiah Abraham  Ogechi Jeremiah Abraham Ndi Igbo anyi kwesiri ina akuziri umu anyi asusu Igbo mbe ha ka adi ntakiri
Prince Daniel  Prince Daniel Lee nu ka unu si eme ka asusu Igbo were buru ihe eguzosiri ike… Soso oyibo ka unu ji agbasa ozi unu…. Egwu dikwa. Ije ka dikwa nu anya…?
Peter Njoku Will that help Ndigbo in their struggle.?
Isaac C Isaac Isaac C Isaac Yes obu eziokwu asusu ndi bu ejiri mara ha yamere kanyi kwadosienu asusu igbo nkem ukwu
Eunice Nah  Eunice Nah Beautiful view
Ifeanyi Chukwu  Ifeanyi Chukwu Asusu Igbo ga adjgide okpu tooro okpu.
Augustine Njoku  Augustine Njoku UMU NNE M UNU JISIE IKE,KA CHINEKE GBA UNU OBI
John Divine Anyi bu ndi Igbo ejighi asusu Igbo anyi were kporo ihe. Ihe a edere ebaa na asusu Igbo ga abu Ihe n’agaghi adigide na mgbe na eteghi aka bu ihe m n’achekwa. Odim ka ona emezi anyiwa bu ndi Igbo ihere isu asusu anyiwa bu Ibo. Nsogbu dikwa oo. Ndi Igbo, biko, nwanne gi suora gi Ibo, biko sughachikwaraya Ibo. Obughi onyibo ka ejiri mara ndi Igbo. Igbo ndi nwe m, ya mara unu nma oo. Ndewo nu

Andrew Chikezie Site nike nke Chukwu, okwu (asusu) na odide (edemede) Igbo, agaghi anwu ma ndi nwere ulo-akwukwo ga ewe odikam na nkuzi okwu Igbo. Ndi karanka kam, muru odide na asusu igbo kemgbe 1952, ga bu ndi nkuzi ga enye umu-akwukwo ezigbo nmuta asusu igbo ma kowakwara ha na asusu Bekei (English) nkeoma.

Dennis Ngozi Onye kwuru i hie o makwa ihe o nekwu?

Udekwe Caroline Odiegwu! Ndi UNESCO na-akonyeri akonyeri

Edwin Okey Onyeanusi Okwunu ga ekwu ihe masiri ya, ma omenu ga eme uche obi ya. Gwanu onye kwuru ihea na osigbugo onwe ya na asi. Asidigodi na aga ekpochapu asusu ndi ozo nile, asusu igbo ga adigide. Umu Igbo, unu esogbula.

Udekwe Caroline Okey akwu m gi n’azu

Lizzy Venn Obiora Uwa mu ozo , uwa asaa aga m abu onye Igbo maka na Igbo amaka.

Anuli Chinwuba Ihe ndi Unesco kwuru abuchaghikwa asi maka na Ndi Igbo ejiriila aka ha gbuo asusu ha . I bata na be nwanne gi kele ma op bu si ya ndewo ,ihe o ga asi gi bu helow gud ,morning. Ihea ajogbuola onwe ya

Augustine Okeke You might not be very conversant with social trends in Igbo land right now! The only thing that motivates Igbo people today is money and money alone! Every other thing is essentially extraneous! May be before your predicted moment the Igbo language is already extinct

Leonard Ndy Kela · To make sure that Igbo language did not die, why not write your commentary in Igbo? That should be the first step. Lead by showing examples.

Francis Chekwube Ugwu  Ndi igbo kwuru si na eme mug aga emehalu odachi.

Ken Nwosu  Ya gazie!

 Obu eziokwu ka ikwuru, Nwanne, Okechukwu P. Oranika
Kenneth David Chiduzie · asusu Igbo ga adigide

 Izuchukwu Evangelist · Asusu Igbo di ezigbo uto !
Mark Obaino · Asusu Igbo Amaka ..dalu
Adeola Popoola

Very beautiful ladies. More about beads competition!!
  Izuchukwu Evangelist · Splendid.
  Samuel Olekanma · I wish this can be a yearly event and worldwide

For More info and to register for the event please visit ICOTTH website registration link. (http://icotthusa.org/content/igbo-language-festival-usa-0) Tickets will go on sale soon and can be purchased through Africa Business World as well at info@africabusinessworld.com.

Register for the Festival

at:  http://icotthusa.org/content/igbo-language-festival-usa-0

ACCOMMODATION/RESERVATIONS:
Sheraton Baltimore North Hotel
903 Dulaney Valley Road, Towson, Maryland USA.
Phone; + 1410-321-7400, Fax; + 1410-296-9534,
Email: AP@sheratonbaltimorenorth.com.

Comments

 

 

Comments

What’s your opinion?

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Translate »